"discussiontools-autotopicsubpopup-body":"Ị ga-anata ozi mgbe mmadụ tinyere okwu ọhụụ n'ebe akpamnkata. Ị nwere ike idozi ebe ọkwa nnata ozi gi ebe mmasị gị.",
"discussiontools-autotopicsubpopup-dismiss":"Ọdịmma, Aghọtara m ya.",
"discussiontools-autotopicsubpopup-preferences":"Dezie ebe mmasị dị iche iche",
"discussiontools-autotopicsubpopup-title":"Edebanyela aha gị",
"discussiontools-emptystate-desc":"[[{{MediaWiki:discussiontools-emptystate-link-talkpages}}|Ibe nkata]] bụ ebe ndị mmadụ na-akpa nkata otu ihe dị na {{SITENAME}} ga-esi bụrụ ọkacha mma. Ị nwere ike gị na ndị ọzọ ebido ịkpa nkata otu a ga-esi kwalite [[:{{SUBJECTPAGENAME}}]].",
"discussiontools-emptystate-desc-self":"Ndị nọ na{{SITENAME}} nwere ike iji [[{{MediaWiki:discussiontools-emptystate-link-userpage}}|ibe nkata a]] wee gosi oha ozi gị, a ga-ezitere gi ozi mgbe ha mere nke a.",
"discussiontools-emptystate-desc-self-anon":"Ndị nọ na {{SITENAME}} ga eji [[{{MediaWiki:discussiontools-emptystate-link-userpage-anon}}|ibe nkata a]] wee zie ọha mmadụ ọzị maka ndezi eji IP Adịresị iji arụ ọrụ ugbu a.\n\nỌtụtụ IP adịresị na-agbanwe mgbe ụfọdụ, ma ọtụtụ ndị ọzọ na-eji ya. Ị nwere ike [$1 keputa akaụntu] maọbụ [$2 banye] iji gbochie mgbagwoju anya n'ọdị n'ihu n'etiti ndị pụgoro n'ebe ndebanye ihe. Ị mepụta akaụntu na-ezokwa IP adịresị gị.",
"discussiontools-emptystate-desc-user":"[[{{MediaWiki:discussiontools-emptystate-link-userpage}}|Talk pages]] bụ ebe ndị mmadụ na-akpa otu aga-esi mee ihe ndịna dị na {{SITENAME}} ka ọ bụrụ ọ kacha mma. Bido nkata ọhụụ iji nwee mmekọọ maọbụ jikọọ {{GENDER:{{PAGENAME}}|with}} [[:{{SUBJECTPAGENAME}}|{{PAGENAME}}]]. Ihe ọ bụla ị kwuru ebe a, onye ọbụla ga-ahụ ya.",
"discussiontools-emptystate-desc-user-anon":"[[{{MediaWiki:discussiontools-emptystate-link-userpage-anon}}|Talk pages]] Nke a bụ ebe ndị mmadụ na-akpa ka aga-esi mee ihe ndịna dị na {{SITENAME}} ka ọ maa mma. Were ihu akwukwọ a bido mkparịtaụka banyere ndezi eji IP adiresị gị wee mee. Ihe ọ bụla ị kwuru ebe a ga-adị ebe onye ọbụla ga-ahụ ya. Ọtụtụ IP adiresị na-agbanwe ugboro ugboro, ma ọtụtụ mmadụ na-eji ya arụ ọrụ.",
"discussiontools-emptystate-title":"Bido mkparitaụka maka {{SUBJECTPAGENAME}}",
"discussiontools-emptystate-title-self":"Nnọọ n'ihu akwụkwọ gị maka ị gwa gị okwu",
"discussiontools-emptystate-title-self-anon":"Nnọọ n'ihu akwụkwụ nke ịgwa mmadụ okwu",
"discussiontools-error-comment-conflict":" E nweghị ike ịchekwa ihe ị kwuru makana onye ọzọ ekwuola oge ị chọrọ i kwu nke gị. Biko kwuo ọzọ, maọbụ buputagharịa ihu akwụkwọ ije hụ okwu ikpeazu e kwuru",
"discussiontools-error-comment-disappeared":"Ị hụghị okwu ị na-azaghachị n'ihu akwụkwọ a. Ọ nwere ike ọ bụrụ na ehichala ya maọbụ wega ya n'ihu akwụkwọ ọzọ.",
"discussiontools-error-comment-is-transcluded":"Agaghị enwe ike iji nkokọ a\"{{int:discussiontools-replylink}}\" wee zaghachi okwu a. Iji zaghachi okwu a biko were otu ibe akwụkwọ eji eme ndezi site n'ịpị aka na \"$1\".",
"discussiontools-error-comment-is-transcluded-title":"Agaghị eji nkokọ nke a \"{{int:discussiontools-replylink}}\" azaghachi okwu a maka na-esi n'ihu akwụkwọ ọzọ weta ya. Ị ịzaghachi biko gaa na ebe a: [[$1]]",
"discussiontools-error-comment-not-saved":"Agaghị enwe ike ibipụta ihe ị dere n'ihu akwụkwọ nke ọhụụ. I ji hụụ mgbanwe ọhuụ, kọpịrị ihe ị dere tinye ma browza ka o wee buputagharịa ihu akwụkọ a ọzọ.",
"discussiontools-error-lint":"Agaghị enwe ike ịzaghachi ihe ndị e kwuru n'ihu akwụkwọ a n'ihi enwere ndeghe na Wikitext. Ị nwere ike ịmụta maka ndeghe site [$1 reading the documentation], jụọ maka enye m aka site [$2 posting here] maọbụ ịdezi ndeghe a site [$3 opening the full page editor].",
"discussiontools-error-noswitchtove":"Ewela iwe ngafe na nadezi nke ana-ahụ anya adịghi ugbu a n'ihi na-achọpụtar na <b>$1</b> dị n'ihe ị kwuru/dere. [https://www.mediawiki.org/wiki/Special:MyLanguage/Help:DiscussionTools/Reply_tool_visual_mode_limitations Learn more].",
"discussiontools-newtopic-missing-title":"Biko wepụta isiokwu ihe ị na-ekwu/ede maka ya. Ọbụrụ na -ịpịa aka na {{int:discussiontools-replywidget-newtopic}}\" A ga-agbakwụnye ihe ị dere/kwuru na-enweghị isiokwu.",
"discussiontools-preference-description":"Nye ikike maka njirimara ihu akwụkwọ ebe nnwale ikwu okwu:\n* [https://www.mediawiki.org/wiki/Talk_pages_project/Replying Reply] site na-ịpị ya aka otu ugboro.\n* [https://www.mediawiki.org/wiki/Talk_pages_project/New_discussion Add new topics] jiri njirimara ya.\n* [https://www.mediawiki.org/wiki/Talk_pages_project/Notifications Receive notifications] mgbe ọbụla etinyere okwu ọhụụ ebe i tinyere aha gị maka nnata ozi.\n\nỊnwere ike itinye ihe nriba ama na [[Special:Preferences#mw-prefsection-editing-discussion|preferences]].\n\nA ga-etinye ihe nkwalite na [https://www.mediawiki.org/wiki/Talk_pages_project/Updates talk pages project's updates page].\n\nBiko Ọkwa dị mkpa:\n* ọtụtụ ugboro a ga-na-agbakwụnye ihe ọrụ nnwale.\n* Ụfọdụ ihe njirimara na-egosi n'elu agaghị enweike ịpụta na wiki kitaa.",
"discussiontools-preference-summary":"Ị nwere ike ịmụ maka atụmatụ ndị a site n'ịgụ [https://www.mediawiki.org/wiki/Special:MyLanguage/Talk_pages_project/Feature_summary feature summary].",
"discussiontools-preference-topicsubscription":"mee ka ndenye aha isiokwu nwee ikike",
"discussiontools-preference-topicsubscription-help":"Nke a ga- eme ka i nwee ike idenye aha iji nata ọkwa/ozi maka onye kwuru ihe ọ bụla gbasara isiokwu di iche iche",
"discussiontools-replywidget-anon-warning":"<strong>Ị banyela.</strong> I ji were aha gị nata njirimara karịa iji adịresị IP, Ị nwere ike [$1 log in] maọbụ [$2 create an account].",
"discussiontools-replywidget-cancel":"Kagbuo",
"discussiontools-replywidget-feedback":"Kesaa ozi nzighachi maka njirimara a",
"discussiontools-replywidget-loading":"ọ ka na-ebudata",
"discussiontools-replywidget-mention-tool-header":"Chọta aha ọnye ọrụ $1",
"discussiontools-replywidget-mention-tool-title":"Kwupụta otu aha onye ọrụ",
"discussiontools-replywidget-signature-body":"Agbanweela $1 n'ime mbinyeaka gị. Iji megharịa nke a, pinye $2. \nMatakwa na itosịghị iji akọrọnwga a wee ibinye aka n'ihe e kwuru. A ga-etinye mbinye aka gị ozigbo",
"discussiontools-topicsubscription-special-intro":"Ị denye aha ga-ekwe ka ị soro n'isiokwu a na-akpa maka ya n'ihu akwụkwọ akpamnkata. Mgbe ọbụla mmadụ zaghachiri isiokwu, ị ga-enweta ozi.\n\nDozie otu na ebe ị ga-enweta ozi ndị a na [[Special:Preferences#mw-prefsection-echo|your preferences]].",